Zoro - Achikolo Ft. Phyno Lyrics

Achikolo

Zoro

Feat: Phyno
Single
2,164 0 0
Zoro Achikolo Ft. Phyno lyrics

About Achikolo

Edit
Nothing yet. Click Edit to add something.

Zoro Achikolo Lyrics

Correct Lyrics
[Zoro Ft. Phyno - Achikolo lyrics]
[Intro]
Zoro Akpa Swag
Ha!
Phyno fino
Ndi be udu bonchi
Achikolo
People saying for the East till i sleep
Red cap hip hop sound for the Chiefs

[Chorus: Zoro/Phyno]
Baby go down, baby go down (achikolo)
Ukwu luo gi anu, ukwu luo gi anu (achikolo)
Amag mu eke ozu ma na mmalu ete (achikolo)
Adigamu ekwe ekwe ma na mmalu ekwe
Ife na eme’n oo, ife na eme’n oo
Anyi maputa nu oo, ife na eme nu oo
Onye chi melu eze bia gbalu mu egwu nu oo (Achikolo)
Omakodu nwa baby ka tewe egwu o

[Hook]
Don don don don – I donsie
I donsie – i donsie
I donsie – i donsie
Baby I donsie – i donsie
Abobi I donsie – i donsie (x2)

[Verse 1: Zoro]
Ifelu kite mgbe ipelu mpe
Ijulu ocha gi white mgbe ipelu mpe
Baby itulu swelu mgbe ipelu mpe
Nwa isetakwa well mgbe ipelu mpe
Igbalu kolosa, igbalu koko mmili
Irili agidi Jolof, Italu kwili-kwili
Mgbe mu na ekute knu mu anade ekili m ekili
Igbalu bolu malu post, inyalu bores
Nwa ikulu ten toes, ikulu topless
Ijelu brok Rossary, Unu agalu congress
Iso yie panti seven colours, ka shoe gi eru hundred
Igulu egwu anwa nu, isonu mee kpu mbo
Ikpalu ishi owu, isalu aru n’ilo
Christmas bu for nyoghari ego
Kitaa nwoke ebugo getting pounds ka aku odo
Achikolo

[Chorus: Zoro/Phyno]
Baby go down, baby go down (achikolo)
Ukwu luo gi anu, ukwu luo gi anu (achikolo)
Amag mu eke ozu ma na mmalu ete (achikolo)
Adigamu ekwe ekwe ma na mmalu ekwe
Ife na eme’n oo, ife na eme’n oo
Anyi maputa nu oo, ife na eme nu oo
Onye chi melu eze bia gbalu mu egwu nu oo (Achikolo)
Omakodu nwa baby ka tewe egwu o

(Repeat Hook)

(Verse 2: Phyno)
Babe kolu’m ji ka’m ko gi ede
Babe ishielu’m ji, me eshie gi ede
Nwa emena nkuja ama’m uba na eze
Headmaster ndi ogbe ngwanu gakwa juo ese
Imakwa na anyi solu agba jegote sweeti with kanta
??
Akwanugo gi na barrow, ibanugo Abagba
Isi na ito na Enugu, ibia nugo Abakpa (Ogbuago)
Itanugo aku ma mmiri zoo anyi agbanye oku na achuta aku
Ka mu amaro nu jack
Now aka’m no here mana achuta aku
Blessing na arunu ka tap
Mane ekpelu chukwu make i no lack
And ikochanu’m onu nye gi short hand kam bu clerk

[Bridge: Phyno]
Nwa ife ina eme mu na adi’m mu mma oo (Men ato go)
And ife ibu n’ukwu na efo’m aji oo (boys ato go)
Ezi nwada bia gbalu mu oo (achikolo)
Ndi malu agbanu gbalu mu oo (achikolo)

[Chorus: Zoro]
Achikolo
??
Baby go down, baby go down
Ukwu luo gi anu, ukwu luo gi anu

Adigamu ekwe ekwe ma na mmalu ekwe
Ife na eme’n oo, ife na eme’n oo
Anyi maputa nu oo, ife na eme nu oo
Onye chi melu eze bia gbalu mu egwu nu oo (Achikolo)
Omakodu nwa baby ka tewe egwu o

(Repeat Hook)

[Verse 2: Zoro]
Mr wash wachi kenere’m Zara (achikolo)
??
Okwulu okalia oga Obinna Cosmila (achikolo)
Aguba Ndi Eze Oga’m Chima Obi Eze
Ejike Bereau de change Ode N’igbo nne okwa (achikolo)
Ezi oyi’m Phyno Fino nwoke i’bu Ezege (achikolo)
Flavour nwa amama Ijele na Africa (achikolo)
Kezyklef nwa nkanu na ine eti ejo igba (achikolo)
Hee hee hee hee (achikolo)x3
Pami udu bonchi na mmonwu bialu Church (achikolo)
Zoro Achikolo lyrics Ft. Phyno
Share Zoro Achikolo lyrics

What do you think about this song?

Hint: Nig_r_a
Zoro Achikolo Music Video

Other Songs By Zoro

Show all Songs by Zoro, A-Z

Other Top Songs