[Intro – Zoro & Flavour]
It’s Kezyklef production
Ahen!
Zee!
Ahen!

Zoro akpaswag, heh!
Zoro onye Ogene!
(Teweé, teweé, unè m ooooo, teweé, ahehhhh! Óbuė Óbuė, Óbuė !)

http://amdb.co/

[Hook – Zoro]
Anyi n’asu fune n’ogene, inaaamin
Ji Ferrari echute ngene, inaaamin
Adiro eli m eli ka udene, inaaamin
Igbo boy fresh to the socks, inaamsayin
Anyi n’asu fune n’ogene, inaaamin
Ji Ferrari echute ngene, inaaamin
Adiri eri m eri ka udene, inaaamin
Igbo boy polo to the socks, iaamsayin
Hah!

[Chorus – Flavour]
O Okeke, Okafor be anyi ooo (eyi !!), unu anu kwara Ogene ?
Mbgeke, nwa mgborie be anyi o oo o, nye nu’m Ogene
Kererenkere, m’tewé i’tewé, ebenebe yi Ogene ooo !
Paítenú kenkere, ntewé itewé, ebenebe yi Ogene ooo!

[Verse 1 – Zoro]
Zee !!!!
Bufú champagne, butelùnùm pammy
Wepu egwü Lil Wayne, kpó Udu Bunch Pammy
Iga enwėcha Zoro n’ofe, ka na aju esè maggi
Tantalizer for appetiser, shítenu’m ofè mgbòlodí
Kezy be taking the vocal
one huned but keeping it local
My peopilu sili mu jeé Z, leaving me feeling ka Hova
Ndi malu mu ma na ndi social
Igbo music we taking it urban
Bring your sickest rappers, sum it up biiitch,abu’m the total
Haaah!
bowa akana, ijide egom bowa akana
With umu nwa di nma di sharp ka ha abu iru Ogbuadana
Nwa piote ke n’ime be’m na oyi na atu kwa n’ime be’m
Zinki mu, zinki akirika mana nju n’aju n’ime be’m
And iweé ife anyi cholu, anyi ga enye gi titulu
Aguba ndi Eze, my uncle Ji aka gbaji baisculu
The nwa fu ifė anyi kulu, nòba anó ka ofè okwuru
Mana anya ga api gi, ma iwelu anyi gi fu ife ayi fulu
I bulu bibulu

[Chorus – Flavour]
O Okeke, Okafor be anyi ooo (enyi !!), unu anu kwara Ogene ?
Mbgeke, nwa mgborie be anyi o oo o, nye nu’m Ogene
Kererenkere, m’tewé i’tewé, ebenebe yi Ogene ooo !
Paíte nú kenkere, ntewé itewé (enyi !!), ebenebe yi Ogene ooo!

[Verse 2 – Flavour]
Ina eme guyi, onye muru gu
Ishi n’idi badi, onye muru gu
Ina as u ingili, onye muru gu
Ina apakeji, onye muru gu
òshekitekwé e, agbara e visa
Ada Olisa paitewe ya, m’tewé i’tewé
Paitewe ya dodo olima paitewe egwu m
ebenebe eyi Ogene !!!!!
Kererenkere, m’tewé i’tewé, ebenebe yi Ogene ooo !
Paítenú kenkere, ntewé itewé (enyi !!), ebenebe yi Ogene ooo!
Hook (Zoro)
Anyi n’asu fune n’ogene, inaaamin
Ji Ferrari echute ngene, inaaamin
Adiri eri m eri ka udene, inaaamin
Igbo boy fresh to the socks, inaamsayin
Anyi n’asu fune n’ogene, inaaamin
Ji Ferrari echute ngene, inaaamin
Adiri eri m eri ka udene, inaaamin
Igbo boy polo to the socks, inaamsayin
Hah!

[Outro Verse – Zoro]
Mega na Jerry n’asu fune n’ogene
Koko na don,Chino n’asu fune n’ogene
Aguba ndi Eze banyi shi na osuru fune n’ogene
Beawood n’isuawa inulu fune n’ogene
Akuchukwu n’ezinifite I’nulu amala uné
Ogbuogu n’osunmeyi bia nulu amala óbó
Honourable Chima Obieze Ina anu kwa amala uné
Okpoche ngene I’nulu Ogene, Ó amala ubó, tewé !!!
Ejike bureau De changi (Tewé !!!)
Phyno fino nwoke iji changi (Tewé !!!)
Major bankz nu na ne eti ajò egwú (Óbuė!, Óbuė!!)
Imana elten na achó ajò okwú
ijere one n’igbo nííne
Flavour n’abania nwoke shinné
Ijere one n’igbo nííne, n’igbo niine
Anaaa mu.

Edit Lyrics

MUSIC VIDEO

3,129,589 views

OTHER SONGS BY Zoro

1. Ogene
All Songs Zoro's Biography

Your email address will not be published. Required fields are marked *