Flavour - Awele Ft. Umu Obiligbo Lyrics

Awele

Flavour

Album: Awele EP
11,350 809 6,333
Flavour Awele Ft. Umu Obiligbo lyrics

Download
809 6333
Flavour N'abania kicked off his music career at the age of 13 when he started playing the drums for hischurch choir in Enugu . The resident pastor at his church introduced him to a friend, Chris Ordor...

About Awele

Edit
Nothing yet. Click Edit to add something.

Flavour Awele Lyrics

Correct Lyrics
[Flavour Ft. Umu Obiligbo - Awele lyrics]
[Intro]
Original rude boy Mr. Flavour pon the dancehall
They don’t know
Oyorima

[Verse 1 - Flavour]
Okwa mu na chimu so aga
Okwa mu na chimu so aga na elu uwa
Onyinye chukwu nyelemu kamu ji aga
Chioma meh Okwa mu na gi for life
Ewume Ewume Emume
Ogonogo ndu na aru isike nu, Okwa ya ka-anghi na ayo
Mayor Mayor Mayorkun, Wisdom and Understanding, Okwa ya ka-anyi na ayo
Ogbajuo Dolu Obu onye kam mu ga-akponu
Akwa alili kam mu nebe nebe
Ije Uwa muoooo, okwa mu na chimu so aga
Ije awele, okwa ya ka anyi na ayo

[Chorus - Flavour]
Ka anyi Jebe Jebe (Iyahaaa)
Ka anyi naba naba (Ije Awele)
Ka anyi Jebe Jebe (Iyahaaa)
Ka anyi Naba Naba (Ije Awele)
Ofu obi ka-anyi ji eje (Iyahaaa)
Ka anyi jebe jebe (Iyahaaa)
Ka anyi Naba Naba Ije Awele

[Verse 2 - Umu Obiligbo]
Nelu Nelu Uwa si adi nu,
Imalu ife echi ga bu, amali selele
eghie olue ka o si elu
Imakwana ka-anyi na aku egwu a,
Umu Obiligbo na Flavour
Ijele nwa mama, Ina anu ka egwu nara

Ehie ga-ehelieee (Ehie ga-ehelieee)
Ehie ga-ehelieee (Ehie ga-ehelieee)
Ehie ga-ehelieee (Ehie ga-ehelieee)
Amara welele ka anyi ji eje
Ehie ga-ehelieee

[Flavour]
Helele
Mu na chimu ye lele
Papa bia duo mi-ije njala

[Umu Obiligbo]
Nsi na anyi jebejebe iye
Anyi naba naba
Okwa na ya ka-anyi ji eje
Imana muna chi so eje iye iye oo

Ife onye na lu ka ya ji eri
Osokwa egwu ka anyi ji eli
Egwu ka anyi je je
Okwa egwu ka anyi ji aku

Amaliselele

Ufodu na azu afia
Obulu ife ha ji eri ife
Ufodu na ezu ohi
Obulu ife ha ji eri ife
(Ewu chimee ehe)

Ufodu umunwanyi na agba ashawo
Obulu ife ha ji eli ife
(Ina-ana ka mu na ekwu ehh)

Some guys na atu olu
Obuluife ha ji eri ife
Umu nwanyi na atukwu zi olu
Cheii
Obodo E don tire
Ina-anukwa olumu eyiee

Everybody wants to hammer
Inelue anya ufodu na ime ha na agba oso na olu
Obodo itie okokokoo
Obodo itie okokokooo eh
Helelele

Ka anyi Jebe Jebe Ahaaa
Ka anyi Naba Naba Ije Awele
Ka anyi Jebe Jebe Ahaaa
Ka anyi Naba Naba Ije Awele
Ka anyi Jebe Jebe Ahaaa
Oh Ije Awele
Oh Iyahaaa

[Flavour]
Helele
Unu afugo na ife Chukwu kuru ga eme
Unu afugo na ife Chukwu dere ga eme
Chukwu yerem ije awele
Osi na oga di mu mma
Uje mu na mbata mu oga agozi yaha

| Flavour Awele Lyrics ft Umu Obiligbo |

Kene ekene
Kene ekene
Kene nu Chukwu m ji eme onu
Asi mu unu
Kene ekene
Kene ekene
Kene nu odogwu m ji eme onu

Mmiri ana ako na ebe ona ado nu?
Ndi asili na si nasi na nkiti?
Isi na odi easy, puta na ogbo ka anyi nene
Ichuo madam oh
Obu gi na onye ga ebi nu

One day you go tire
One day you go hala
Frying pan turn to fire
Iwelu tiwe okokokoo
Helele

Mama mu na ekpere mu ekpere
Ona ekpe si ihe diri mu mma nu
Ona ebuku kwara m mass
Ona ekpezi nu day and night
Ije mu buru ije awelee
Nwe buru
Onye ana enenene nueeh

Anyi je nu laba
Gini ka anyi na ayo?
Ije awele, okwa ya ka anyi na ayo
Helele

Ka anyi Jebe Jebe Ahaaa
Ka anyi Naba Naba Ije Awele
Ka anyi Jebe Jebe Ahaaa
Ka anyi Naba Naba Ije Awele
Ofu Obi Ka-anyi ji eje
Oh ijele awele
Ka anyi Jebe Jebe Ahaaa
Ka anyi Naba Naba Ije Awele

[Umu Obiligbo]
Ufodu na anuli
Ebe ufodu na-eri uju
Amaliselele
Some people wey get food to chop
But them no get mouth to chop am
Amaliselele
While some people wey get mouth to chop
But them no see food to chop eh
Amalawelele
Them say no condition is permanent
No be for breast wey don tire
Ina anukwa olum
Dead bones shall rise again
No be for breast wey don samankwe
Ayaya
Eh ije awele

Ka anyi Jebe Jebe Ahaaa
Ka anyi Naba Naba Ije Awele
Ka anyi Jebe Jebe Ahaaa
Ka anyi Naba Naba Ije Awele

Ka anyi Jebe Jebe Ahaaa
Ohh Ije Awele

(?)
Selebobo eh
(?)
Original rude boy Mr. Flavour pon the dancehall
They don’t know
Mix monster
Flavour Awele lyrics Ft. Umu Obiligbo
Share Flavour Awele lyrics

What do you think about this song?

Hint: Nig_r_a

5 comments

ijeoma amafi
23 Feb, 2019
I am so in love with this music
Uju
14 Mar, 2019
This song is very touching, and gives a lot of thoughts, is great
daizno
17 Apr, 2019
I can play and dance to this song a thousand times....
awesome lyrics
beat on points chaiiii
flavour iwu ezigbo nwa afo
ije awele.....
Ab
22 Apr, 2019
I'm from Zimbabwe and I'm enjoying the song though I don't understand the meaning can someone translate just the meaning of the song. Thank you
Christinnadollar
29 Sep, 2019
Nice song
Flavour Awele Music Video

Revisions


Other Songs By Flavour

Show all Songs by Flavour, A-Z

Other Top Songs