AKA JEHOVAH LYRICS

[Chorus] (x2)
Aka aka ya
Aka Jehovah na’eme mma
Oru ebube ya
Nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta
Aka aka ya
Aka Jehovah na’eme mma.

[Verse 1]
Oh. Jehova mu oh.
Daddy bi n’eligwe ogoro ya na’akpu na’ala.

http://amdb.co/

[Repeat Chorus] (x2)

[Verse 2]
Daddy mo.
Odighi (?)
Kinie mo chimo (aka aka ya)
(Aka jehova na-eme mma)
Onye ukwu
Onye isi
Daddy na’akpu uzo ekene dili aha gi (Aka aka ya)
Ey (aka Jehovah na-eme mma)
Aka na’amu nwa
Aka na’enye ndu
Daddy na’eme mma, lo lo lo lo lo (aka aka ya, aka Jehovah na’eme mma)

Edit Lyrics

MUSIC VIDEO

3034591 views

OTHER SONGS BY Gabriel Eziashi

All Songs Gabriel Eziashi's Biography

Your email address will not be published. Required fields are marked *